Akpa (Explicit)-文本歌词

Akpa (Explicit)-文本歌词

S-Model&Ojadiliigbo
发行日期:

*Intro*

Eyi alili egbu nam

Igbo bia kene li ee o

Bia nuru Onu mmuonwu

Okwa e mana ojadiligbo na smodel nwannem

Egwu oma ka anyi ji wee bia

Igbo kezie nu nti kunu bia nuru egwu anyi

Odegiligi bu mmuonwu bem o

Ojadiligbo mmuonwu eeh

_S-Model_

*Verse*

Abobi bute akpa ka anyi

Jee ebe oku na enwu na enu nu o

Make we go jolly nu

Maka enu uwa bu olili

Bute akpa ka anyi je nu ebe ana enwe anuli nu o

Okwa onye Di ndu na eli nu ego

Onye iwe na ewe nu

Biko doh doh

Biko doh doh nu o

Bia ka anyi libe ife

Okpa aku eli eli nu o

Biko libe ife nu o

Biko taba ife nu o

Biko libe ife nu ooooooh

Koo koo ko

*Chorus*

Aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife nu

Ezi onyim nuru ife a na ekwu o

Aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife nu

Ezi onyim nuru ife a na ekwu o

E mana aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife nu

Aru m choro ebe a na eli nu ego

Ka anyi je be eba na eli nu ife nu o

M buru egwu m

Bia zie otu ka m choro Akam

Chim Asim Ada na mba

Osim Ada na mba cha cha

Chukwugozirim

Ha bia zie nu ka emenu oku m o

Chim ekwerekwe X2

E welu nke gi

E rapu mu kam nwelu nkemu

Oto mu egbu m o

Iga asim ekwu na okwu

Ocho nga lo okwu

Rapu m ka m kuru onu m

Iga asim ekwu o

Iga asim ekwu na okwu

Chukwugozie num

Igozie umu nnem

Igozie ndi onyi mu o

Asiri ana

Osisi ana ekili ekili

Adiro mma ikpo ntu

Na chukwu okike doh doh

Okwa gi nwa ka m so

Abobi bute agba ka anyi je ebe okwu na enwu na elu nu o

Make we go jolly

Maka enu uwa bu olili

Bute akpa ka anyi je na ebe ana enwe anuli nu o

Okwa onye di ndu na eli nu ego

Onye iwe na ewe nu o

Biko doh doh doh

Biko doh doh doh nu o

Bia ka anyi libe ife

Okpa aku eli eli

Biko libe ife nu o

Biko taba ife nu o

Biko libe ife nu o

Ko ko ko

Aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife

Ezi onyim nuru ife a na ekwu o X2

E mana aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife

Aru m choro ebe a na eli nu ego

Ka anyi je be eba na eli nu ife nu o

Imalugo na oji ego nwe mba ne enu uwa

Ogalanya amaka mma na okorobia

Onye na enwero ego toro ato na enu uwa o

Ife na esiri ya ike

Odegiligi mgbirimgba mmuo o na ebere nu o

Ojadiligbo abia

Okolobia je chuba nu ego nke gi na enu uwa

Ichuta nke gi

Iga eturu ugo

Kwenu ududo

Ogalanya amaka

Imakwa Ududo

Ogalanya amaka

Ududo my na ebelu akwa

Ogalanya amaka

Mmuo na ehu ehu akunapaye

Ogalanya amaka

Ududo

Ogalanya amaka

Kwenu mu ududo

Ogalanya amaka

Mmuonwu na ebelu enu oh

Ogalanya amaka

Ojadiligbo mmuonwu enunyienu oh oh

Aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife nu

Ezi onyim nuru ife a na ekwu o X2

E mana aru m choro ebe a na eli nu ego

_Okwa ma na oji ego nwe mba nu o_

Ka anyi je na ebe na eli nu ife nu

Ezi onyim nuru ife a na ekwu o

Aru m choro ebe a na eli nu ego

Ka anyi je be eba na eli nu ife nu