Ego-文本歌词

Ego-文本歌词

Md Gentle
发行日期:

Md Gentle...

Jee chuba Ego

Jee chuba Ego

Oh my brother

Jee chuba Ego

Jee chuba Ego

Oh my sister

Jee chuba Ego.

Anogoro m nkiti

Mama m asi m

Chuba Ego

Anogo m na achu nwanyi iii

Mama m asi m chuba Ego

Achogo m ino nkiti ii

Mama m asi m chuba Ego

Achogo m ichu nwanyi iii

Mama m asi m chuba Ego

Osi m okwa m chuta ego,

Ndi iro m agbabara m oso

Osi m okwa m chuta ego

Umu nwanyi achobanu ihim

Osi m okwa m chuta ego

Ubiam agbabara m oso

Osi m okwa m chuta ego

Ndi obodo akubara m aka

I want to get the money

I want to secure the Bags oo

I want to get the Dollars

I want to secure the Bags oo

I want to be a man oo

I want to be a man oo

To be a man oo

Is not a day job

To be a man oo

Is not a day job oo

Okwa m chuta ego

ndi iro m agbabara m oso,

Okwa m chuta ego

umu nwanyi achobanu ihim,

Okwa m chuta ego

ubiam agbabara m oso,

Okwa m chuta ego

ndi obodo akubara m aka .

Nwanne m soro chuba Ego,

Soro chuba Ego,

But don't be too fast,

And don't be too slow

Just dey work normal way

On a low key

You will secure the Bags oo

and make the cash

Soro chuba Ego

Nwanne m soro chuba,

Because to get the cash oo

is not a day job oo

Okwa m chuta ego

Ndi iro m agbabara m oso

Okwa m chuta ego

Umu nwanyi achobanu ihim

Okwa m chuta ego ubiam agbabara m oso

Okwa m chuta ego

See finish agbabara m oso ooo.

Nwanne ina achu ego

Iga na yoo chukwu okike ka onye gi

Maka na ego bu the evidence ,

Evidence of good living

Maka na inwee ego

Iga nyere umu ogbenye aka

Maka na onye nwe ego

Ihe na gara ya were were.

They called me

Md Gentle .