Aahee! Aahee! Aahee hee hee! Aahee! Aahee! Aahee! Aahee hee hee! Aahee! (Hee!) Hakuna matata My vibe ebidoro tata Pass me the crown and watch me rule the vibe, obulo ife tata Checking the moves I make now, no time anorom na slow-mo Giving them one hundred, instant healing, I'm taking them all off Igbo enwe Eze mana Igbo nwere Queens Swag m di gallant ka Eliza De Queen Abulo m Royalty in my hometown but I'm Queen Ambassador ndi nzuzu, I'm Lavy De Queen Emere enu mee ana, I'm still topping Higher higher no stopping Follow the best no doubting Serving them best best no stopping Obiara egbu m ga egbu onwe ya abulo ajo ekpere o ofo Isi m ama awa, oku m ama anyu, nne m ochie suru m ofo Were isi bia were isi adirom involve kpo m Jideofo Ogologo ndu na ahuisike na mkpofe ka m na asu na ofo (yeah) Carry me go where I no know Egwu Egede na akpolite mmuo m Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu Umu Egede unu ana anukwa onu m Carry me go where I no know Egwu Egede na akpolite mmuo m Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu Umu Egede unu ana anukwa onu m Adiro ama aka Igbo kweenu! anyi ewelie aka Egwu adiro atu afo oburu uzo ka onye odinaka Puta na ogbo megharia ahu mkpotu ana ada na aka K way? Lavy o dis way? so onye ma way na atu aka (hee!) Njakiri go back, obulu egwuregwu aja ana obi m I pray my best days to come ka osi wee di m na obi m Never forget my well wishers ha ncha nwecharanu space na obi m Buru ha n'isi ka danda, I no send who send dia foes (hee!) Hold on and pick two bu the game point Nwayoo nwayoo I'm making point Follow your leader na one joint Mkpofe mkpofe bu na cool joint (cool joint) (hee!) Zero to hundred still counting Joy overload no doubting Ada Igbo-big with something On God I will never go down Ntuo down it's a lockdown Vibe killer we step in and shut down Carry me go where I no know Egwu Egede na akpolite mmuo m Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu Umu Egede unu ana anukwa onu m Carry me go where I no know Egwu Egede na akpolite mmuo m Nwayoo nwayoo ka eji aga na ogwu Umu Egede unu ana anukwa onu m Agana achu aja ka ikpe na ama ndi mmuo Egwu Egede! Weria nwayoo egwu egede na aba na mmuo Egwu Egede! For your info koro mmadu okara mmuo Egwu Egede! Emee enu mee ana Chukwu nna bu oke mmuo Egwu Egede! Ina agba surugede mara noo egwu ndi mmuo Egwu Egede! Eje ana bu isi ije abulo na ala mmuo Egwu Egede! Onye elele anya na azu na anyi nwere mmuo (hee!) Kpumkpumkpu ogene egwu egede na ebuli mmuo m Aahee! Aahee! Aahee hee hee! Aahee! Aahee! Aahee! Aahee hee hee! Aahee!