UZO EGO (Live)-文本歌词

UZO EGO (Live)-文本歌词

NECHE 042&Sym 19
发行日期:

Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu okponyo nata Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu Benz nataa Achom Ka igosimu Ka esi eri ego abuzi mu onye odi na aka Achom Ka igosimu ulo ego achozi kwamu ikpu ego Bigi man bigi madu one Ka i helpu iji akpo onwegi bigi man Geto boys pulling weight na ime hustle kingdom, creating other bigi men, show me how to fish, make you no ever ever give me that your fish man Na Ike nji apiacha omila Agwu gom Hmmm Maka update kamu cho iji gbou onwem , Nyem olu kamu ruputa owo Adim active mpa Onyefeee eze, eze elou ya aka Nwata kwochaa aka osoro ogayara lacha aka Biko gosimu uzo kamu buru ogayara gada nga Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu okponyo nata Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu Benz nataa Achom Ka igosimu Ka esi eri ego abuzi mu onye odi na aka Achom Ka igosimu ulo ego achozi kwamu ikpu ego. Achom Ka igosimu uzo ego hmm, Ka nwere buru onye odinaka ah. Down for the money Down for the show Down for the benz Down for the life Give me what you want Give me what you like Give me Hennessy I want the best life If you ain't talking about the money, abeg make you bounce along ooh If you ain't talking about the life style, abeg make you bounce along ooo.. Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu okponyo nata Achom Ka igosi mu uzo ego mpucha mburu Benz nataa Achom Ka igosimu Ka esi eri ego abuzi mu onye odi na aka Achom Ka igosimu ulo ego achozi kwamu ikpu ego