EZIGBO (Live)-文本歌词

EZIGBO (Live)-文本歌词

NECHE 042
发行日期:

Neche042 Odogwu abulo guy name Real cars na iru Umu aluba Dream Hehehehe Chorus Afu mu ezigbo motor na iru, ezigbo Benz nah iru. Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Maserati na iru ferragamo na iru Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Verse 1 Egbe belu ugo belu nke si ibe ya ebene nku kwo kwa ya... Why you won make him kpai, ibuzi udene iga eri anu ya.. We put in work no time Baba God Nye anyi sign Hundred billion dollars no go bad In my crib, Mazarati shining bright, Benz sleek and so fast We try to Make a dollar out of cent Pulling umu aluba out of trench Good houses, good cars, good umunwa too Awakwana awa butelu m rice without stew.. Chorus Na iru, ezigbo Benz nah iru. Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Maserati na iru ferragamo na iru Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Ezigbo ife Verse 2 Bellaire in hand, toasting to success With God's hope , dreams will be deposited And am feeling blessed, Designer wears on me Versace on my back Gucci shades, Fendi bag stacked Zara fits, looking so fly With God's grace, reaching for the sky I see a future so bright, shining like a star in the night Success and happiness in sight, everything feels just right Dreams turning into reality, reaching new heights with clarity The world is mine to conquer, nothing can pull me down Afu mu ezigbo motor na iru, Ezigbo Benz nah iru. Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Maserati na iru ferragamo na iru Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu. Afu mu ezigbo motor na iru, Ezigbo Benz nah iru. Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Maserati na iru ferragamo na iru Olu kwu ugwo anyi acholu motor bulu Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Ezigbo ife , ona adi mu mma x2 Ihe di mma , ona adi mu mma x2 Ezigbo ife As aluba nah ogbe, your dreams kwesi idi high and don't forget to kpo ( hehehe) because oge 2go agafego , anyi ada emezi Ihe ngbe oche Ihe anyi no bu ogba ofu , think about your life, the dream is too far and we go reach there, Neche 042 Hehehe.